Abụ Ọma 74:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ gị mere ka oké nkume gbawaa, mmiri na iyi na-asọ asọ wee na-asọpụta;+Gị onwe gị mere ka osimiri ndị na-asọ asọ mgbe niile taa.+ Abụ Ọma 106:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee baara Oké Osimiri Uhie mba, o wee takọọ;+O wee mee ka ha jiri ụkwụ si n’etiti ogbu mmiri ahụ gafere dị ka à ga-asị na ọ bụ ala ịkpa;+ Abụ Ọma 114:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Oké osimiri hụrụ ya gbaa ọsọ;+Jọdan malitere ịgbaghachi azụ.+
15 Ọ bụ gị mere ka oké nkume gbawaa, mmiri na iyi na-asọ asọ wee na-asọpụta;+Gị onwe gị mere ka osimiri ndị na-asọ asọ mgbe niile taa.+
9 O wee baara Oké Osimiri Uhie mba, o wee takọọ;+O wee mee ka ha jiri ụkwụ si n’etiti ogbu mmiri ahụ gafere dị ka à ga-asị na ọ bụ ala ịkpa;+ Abụ Ọma 114:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Oké osimiri hụrụ ya gbaa ọsọ;+Jọdan malitere ịgbaghachi azụ.+