Nehemaya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 I kewakwara+ oké osimiri n’ihu ha, ha wee jee ije n’ala akọrọ mgbe ha si n’etiti oké osimiri ahụ gafee;+ ị tụbakwara ndị na-achụ ha n’oké osimiri+ dị ka nkume+ a tụbara na mmiri dị ike.+ Abụ Ọma 77:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụzọ gafere n’etiti oké osimiri,+Ụzọ gị gafekwara n’etiti ọtụtụ mmiri;A matabeghịkwa nzọụkwụ gị. Abụ Ọma 136:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye mekwara ka Izrel si n’etiti ya gafere:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Aịzaya 63:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye mere ka ha were ụkwụ gafee mmiri na-ekwo ekwo n’asụghị ngọngọ,+ dị ka ịnyịnya nke na-aga n’ala ịkpa?
11 I kewakwara+ oké osimiri n’ihu ha, ha wee jee ije n’ala akọrọ mgbe ha si n’etiti oké osimiri ahụ gafee;+ ị tụbakwara ndị na-achụ ha n’oké osimiri+ dị ka nkume+ a tụbara na mmiri dị ike.+
14 Onye mekwara ka Izrel si n’etiti ya gafere:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Aịzaya 63:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye mere ka ha were ụkwụ gafee mmiri na-ekwo ekwo n’asụghị ngọngọ,+ dị ka ịnyịnya nke na-aga n’ala ịkpa?
13 Onye mere ka ha were ụkwụ gafee mmiri na-ekwo ekwo n’asụghị ngọngọ,+ dị ka ịnyịnya nke na-aga n’ala ịkpa?