Abụ Ọma 93:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 93 Jehova aghọwo eze!+O yi ịdị ukwuu dị ka uwe;+Jehova yi ike dị ka uwe—o kere ike n’úkwù ya.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+
93 Jehova aghọwo eze!+O yi ịdị ukwuu dị ka uwe;+Jehova yi ike dị ka uwe—o kere ike n’úkwù ya.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+