Abụ Ọma 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee mee ka ọchịchịrị bụrụ ebe ọ na-ezo,+Meekwa ka mmiri rujuru eruju na ígwé ojiiGbaa ya gburugburu dị ka ụlọ ndò ya.+ Emọs 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Onye na-arụ ebe e si arịgo n’eluigwe,+ na-ewukwa ihe owuwu ya n’elu ụwa nke ọ tọrọ ntọala ya;+ onye na-akpọ mmiri nke oké osimiri òkù,+ ka o wee wụsa ya n’elu ala+—Jehova bụ aha ya.’+
11 O wee mee ka ọchịchịrị bụrụ ebe ọ na-ezo,+Meekwa ka mmiri rujuru eruju na ígwé ojiiGbaa ya gburugburu dị ka ụlọ ndò ya.+
6 “‘Onye na-arụ ebe e si arịgo n’eluigwe,+ na-ewukwa ihe owuwu ya n’elu ụwa nke ọ tọrọ ntọala ya;+ onye na-akpọ mmiri nke oké osimiri òkù,+ ka o wee wụsa ya n’elu ala+—Jehova bụ aha ya.’+