1 Ndị Eze 8:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 nọrọkwa n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, meekwara ha ihe e kpere n’ikpe,+ Abụ Ọma 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye ahụ nke nọ ọdụ n’eluigwe+ ga-achị ọchị;Jehova ga-akwa ha emo.+
49 nọrọkwa n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, meekwara ha ihe e kpere n’ikpe,+