Abụ Ọma 37:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova ga-achị ya ọchị,+N’ihi na ọ na-ahụ na ụbọchị a ga-ebibi ya ga-abịa.+ Abụ Ọma 59:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma gị onwe gị, Jehova, ga-achị ha ọchị;+Ị ga-akwa mba niile emo.+