Abụ Ọma 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye ahụ nke nọ ọdụ n’eluigwe+ ga-achị ọchị;Jehova ga-akwa ha emo.+ Abụ Ọma 37:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova ga-achị ya ọchị,+N’ihi na ọ na-ahụ na ụbọchị a ga-ebibi ya ga-abịa.+ Ilu 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 mụ onwe m ga-achịkwa ọchị n’ihi ọdachi nke ga-adakwasị unu,+ m ga-akwa unu emo mgbe ihe unu na-atụ ụjọ ga-abịa,+
26 mụ onwe m ga-achịkwa ọchị n’ihi ọdachi nke ga-adakwasị unu,+ m ga-akwa unu emo mgbe ihe unu na-atụ ụjọ ga-abịa,+