Ọrụ Ndịozi 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 na-akọwa ma jiri ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ na-egosi na ọ dị mkpa ka Kraịst taa ahụhụ,+ ka o sikwa ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ na-asị: “Ọ bụ onye a bụ Kraịst,+ ya bụ, Jizọs a, onye m na-ekwusara unu.” Ọrụ Ndịozi 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na o kwusiri okwu ike, gosi nke ọma n’ihu ọha na ihe ndị Juu na-ekwu ezighị ezi, ebe o si n’Akwụkwọ Nsọ+ gosi na Jizọs bụ Kraịst.+
3 na-akọwa ma jiri ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ na-egosi na ọ dị mkpa ka Kraịst taa ahụhụ,+ ka o sikwa ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ na-asị: “Ọ bụ onye a bụ Kraịst,+ ya bụ, Jizọs a, onye m na-ekwusara unu.”
28 n’ihi na o kwusiri okwu ike, gosi nke ọma n’ihu ọha na ihe ndị Juu na-ekwu ezighị ezi, ebe o si n’Akwụkwọ Nsọ+ gosi na Jizọs bụ Kraịst.+