Matiu 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị, ‘Lee! Mụ onwe m na-ezipụ onye ozi m n’ihu gị, onye ga-akwadebe ụzọ gị tupu gị abịa!’+ Luk 1:76 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 76 Ma gị onwe gị, nwatakịrị, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye Kasị Elu, n’ihi na ị ga-ebute ụzọ gaa n’ihu Jehova iji kwadebe ụzọ ya,+ Jọn 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otu nwoke biliri, bụ́ onye e zitere dị ka onye nnọchiteanya nke Chineke:+ aha ya bụ Jọn.+
10 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị, ‘Lee! Mụ onwe m na-ezipụ onye ozi m n’ihu gị, onye ga-akwadebe ụzọ gị tupu gị abịa!’+
76 Ma gị onwe gị, nwatakịrị, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye Kasị Elu, n’ihi na ị ga-ebute ụzọ gaa n’ihu Jehova iji kwadebe ụzọ ya,+