1 Samuel 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Chọọnụ ma chọpụta ebe nzuzo niile ọ na-ezo; unu ga-ejikwa ihe àmà ya bịakwuteghachi m, m ga-esokwa unu gaa; ọ ga-erukwa na, ọ bụrụ na ọ nọ n’ala ahụ, m ga-achọkwa ya nke ọma n’obodo+ ndị dị na Juda.”
23 Chọọnụ ma chọpụta ebe nzuzo niile ọ na-ezo; unu ga-ejikwa ihe àmà ya bịakwuteghachi m, m ga-esokwa unu gaa; ọ ga-erukwa na, ọ bụrụ na ọ nọ n’ala ahụ, m ga-achọkwa ya nke ọma n’obodo+ ndị dị na Juda.”