Ilu 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Jehova kere m dị ka mmalite nke ụzọ ya,+ ihe mbụ n’ime ihe niile ọ rụrụ n’oge dị anya gara aga.+ Jọn 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu ahụ+ nọ ná mmalite,+ Okwu ahụ na Chineke nọkwa,+ Okwu ahụ bụkwa chi.+ Jọn 8:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Jizọs sịrị ha: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Tupu a mụọ Ebreham, mụ onwe m adịrịla ndụ.”+ Ndị Kọlọsi 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ dịkwa tupu ihe ndị ọzọ niile,+ e mekwara ka ihe ndị ọzọ niile dịrị site n’aka ya,+ Mkpughe 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Amen+ ahụ na-ekwu, bụ́ ezi+ onye àmà+ nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ mmalite nke ihe Chineke kere,+
14 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Amen+ ahụ na-ekwu, bụ́ ezi+ onye àmà+ nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ mmalite nke ihe Chineke kere,+