Ilu 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Jehova kere m dị ka mmalite nke ụzọ ya,+ ihe mbụ n’ime ihe niile ọ rụrụ n’oge dị anya gara aga.+ Jọn 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, ugbu a, Nna, mee ka m nwee ebube n’akụkụ gị, bụ́ ebube m nwere n’akụkụ gị mgbe ụwa na-adịbeghị.+ Ndị Filipaị 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 onye dịrị n’ụdị Chineke,+ ma o cheghị echiche ịnara ọkwá n’ike, ya bụ, ka ọ hara ka Chineke.+ Ndị Kọlọsi 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ dịkwa tupu ihe ndị ọzọ niile,+ e mekwara ka ihe ndị ọzọ niile dịrị site n’aka ya,+ 1 Jọn 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị bụ́ nna, m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu amarawo onye ahụ nke dị site ná mmalite.+ Ụmụ okorobịa,+ m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu emeriwo ajọ onye ahụ.+ Ụmụntakịrị,+ m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu amarawo Nna ahụ.+
5 Ya mere, ugbu a, Nna, mee ka m nwee ebube n’akụkụ gị, bụ́ ebube m nwere n’akụkụ gị mgbe ụwa na-adịbeghị.+
13 Ndị bụ́ nna, m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu amarawo onye ahụ nke dị site ná mmalite.+ Ụmụ okorobịa,+ m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu emeriwo ajọ onye ahụ.+ Ụmụntakịrị,+ m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu amarawo Nna ahụ.+