Jems 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, doonụ onwe unu+ n’okpuru Chineke; ma na-eguzogidenụ Ekwensu,+ ọ ga-agbapụkwa n’ebe unu nọ.+ 1 Jọn 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Anyị maara na anyị sitere na Chineke,+ ma ụwa dum dị n’aka ajọ onye ahụ.+ Mkpughe 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha merikwara ya+ n’ihi ọbara Nwa Atụrụ ahụ,+ na n’ihi okwu ha gbara àmà ya,+ ha ahụghịkwa mkpụrụ obi ha+ n’anya ọbụna n’ihu ọnwụ.
7 Ya mere, doonụ onwe unu+ n’okpuru Chineke; ma na-eguzogidenụ Ekwensu,+ ọ ga-agbapụkwa n’ebe unu nọ.+
11 Ha merikwara ya+ n’ihi ọbara Nwa Atụrụ ahụ,+ na n’ihi okwu ha gbara àmà ya,+ ha ahụghịkwa mkpụrụ obi ha+ n’anya ọbụna n’ihu ọnwụ.