Matiu 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jizọs wee sị ya: “Si ebe a pụọ, Setan! N’ihi na e dere, sị, ‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị na-aghaghị ife ofufe,+ ọ bụkwa naanị ya+ ka ị na-aghaghị ijere ozi dị nsọ.’”+ Matiu 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ekwensu wee hapụ ya,+ ma, lee! ndị mmụọ ozi bịara wee malite ijere ya ozi.+ Luk 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, mgbe Ekwensu nwasịrị ya ọnwụnwa ahụ niile, o si n’ebe ọ nọ pụọ ruo oge ọzọ ga-adaba adaba.+
10 Jizọs wee sị ya: “Si ebe a pụọ, Setan! N’ihi na e dere, sị, ‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị na-aghaghị ife ofufe,+ ọ bụkwa naanị ya+ ka ị na-aghaghị ijere ozi dị nsọ.’”+
13 Ya mere, mgbe Ekwensu nwasịrị ya ọnwụnwa ahụ niile, o si n’ebe ọ nọ pụọ ruo oge ọzọ ga-adaba adaba.+