Luk 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, mgbe Ekwensu nwasịrị ya ọnwụnwa ahụ niile, o si n’ebe ọ nọ pụọ ruo oge ọzọ ga-adaba adaba.+ Jems 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, doonụ onwe unu+ n’okpuru Chineke; ma na-eguzogidenụ Ekwensu,+ ọ ga-agbapụkwa n’ebe unu nọ.+
13 Ya mere, mgbe Ekwensu nwasịrị ya ọnwụnwa ahụ niile, o si n’ebe ọ nọ pụọ ruo oge ọzọ ga-adaba adaba.+
7 Ya mere, doonụ onwe unu+ n’okpuru Chineke; ma na-eguzogidenụ Ekwensu,+ ọ ga-agbapụkwa n’ebe unu nọ.+