Diuterọnọmi 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-ejere ozi,+ n’ahụ́ ya ka ị ga-araparakwa,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ Joshụa 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ugbu a, tụọnụ egwu Jehova,+ feekwanụ ya n’ụzọ na-enweghị ntụpọ nakwa n’eziokwu,+ wepụkwanụ chi niile nna nna unu hà fere n’ofe Osimiri nakwa n’Ijipt,+ feekwanụ Jehova ofufe. Luk 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jizọs zara ya, sị: “E dere, sị, ‘Ọ bụ Jehova Chineke+ gị ka ị na-aghaghị ife ofufe, ọ bụkwa naanị ya ka ị na-aghaghị ijere ozi dị nsọ.’”+
20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-ejere ozi,+ n’ahụ́ ya ka ị ga-araparakwa,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
14 “Ugbu a, tụọnụ egwu Jehova,+ feekwanụ ya n’ụzọ na-enweghị ntụpọ nakwa n’eziokwu,+ wepụkwanụ chi niile nna nna unu hà fere n’ofe Osimiri nakwa n’Ijipt,+ feekwanụ Jehova ofufe.
8 Jizọs zara ya, sị: “E dere, sị, ‘Ọ bụ Jehova Chineke+ gị ka ị na-aghaghị ife ofufe, ọ bụkwa naanị ya ka ị na-aghaghị ijere ozi dị nsọ.’”+