1 Jọn 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị bụ́ nna,+ m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu amarawo onye ahụ nke dị site ná mmalite.+ Ụmụ okorobịa, m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu siri ike,+ okwu Chineke dịkwa n’ime unu,+ unu emeriwokwa ajọ onye ahụ.+
14 Ndị bụ́ nna,+ m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu amarawo onye ahụ nke dị site ná mmalite.+ Ụmụ okorobịa, m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu siri ike,+ okwu Chineke dịkwa n’ime unu,+ unu emeriwokwa ajọ onye ahụ.+