Ndị Hibru 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ nke mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova sịrị. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’ime obi ha.+ M ga-abụkwa Chineke ha,+ ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+ 2 Jọn 2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi eziokwu ahụ nke na-adịgide n’ime anyị,+ anyị ga-ejigidekwa ya ruo mgbe ebighị ebi.+ 3 Jọn 3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na m ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu mgbe ụmụnna bịara gbaa àmà na i jisiri eziokwu ahụ ike, dị nnọọ ka ị na-eje ije n’eziokwu ahụ.+
10 “‘N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ nke mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova sịrị. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’ime obi ha.+ M ga-abụkwa Chineke ha,+ ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+
3 N’ihi na m ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu mgbe ụmụnna bịara gbaa àmà na i jisiri eziokwu ahụ ike, dị nnọọ ka ị na-eje ije n’eziokwu ahụ.+