2 Jọn 4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu n’ihi na ahụwo m ụfọdụ n’ime ụmụ gị+ ka ha na-eje ije n’eziokwu ahụ,+ dị nnọọ ka anyị natara iwu site n’aka Nna anyị.+
4 M na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu n’ihi na ahụwo m ụfọdụ n’ime ụmụ gị+ ka ha na-eje ije n’eziokwu ahụ,+ dị nnọọ ka anyị natara iwu site n’aka Nna anyị.+