1 Jọn 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị bụ́ nna, m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu amarawo onye ahụ nke dị site ná mmalite.+ Ụmụ okorobịa,+ m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu emeriwo ajọ onye ahụ.+ Ụmụntakịrị,+ m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu amarawo Nna ahụ.+
13 Ndị bụ́ nna, m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu amarawo onye ahụ nke dị site ná mmalite.+ Ụmụ okorobịa,+ m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu emeriwo ajọ onye ahụ.+ Ụmụntakịrị,+ m na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu amarawo Nna ahụ.+