Jọn 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu ahụ+ nọ ná mmalite,+ Okwu ahụ na Chineke nọkwa,+ Okwu ahụ bụkwa chi.+ Jọn 8:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Jizọs sịrị ha: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Tupu a mụọ Ebreham, mụ onwe m adịrịla ndụ.”+ Ndị Kọlọsi 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ onyinyo+ nke Chineke a na-apụghị ịhụ anya,+ onye e bu ụzọ mụọ+ n’ime ihe niile e kere eke;