Matiu 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’eziokwu, nke a bụ onye ahụ e kwuru banyere ya site n’ọnụ Aịzaya onye amụma+ n’okwu ndị a: “Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Kwadebenụ+ ụzọ Jehova! Meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.’” Mak 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 geenụ ntị! e nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Kwadebenụ ụzọ Jehova, meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ,’”+ Jọn 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee sị: “Abụ m olu onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Meenụ ka ụzọ Jehova kwụrụ ọtọ,’ dị ka Aịzaya onye amụma kwuru.”+ Jọn 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu onwe unu ga-agbara m akaebe na m sịrị, Abụghị m Kraịst,+ kama, e zitere m ka m buru ya ụzọ bịa.+ Ọrụ Ndịozi 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 mgbe Jọn+ kwusasịịrị ndị Izrel niile baptizim n’ihu ọha dị ka ihe na-egosi nchegharị, tupu Onye+ ahụ abata. Ọrụ Ndịozi 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Pọl wee sị: “Jọn mere baptizim, bụ́ baptizim na-egosi nchegharị,+ na-agwa ndị Juu ka ha kwere n’onye ahụ nke na-abịa n’azụ ya,+ ya bụ, Jizọs.”
3 N’eziokwu, nke a bụ onye ahụ e kwuru banyere ya site n’ọnụ Aịzaya onye amụma+ n’okwu ndị a: “Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Kwadebenụ+ ụzọ Jehova! Meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.’”
3 geenụ ntị! e nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Kwadebenụ ụzọ Jehova, meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ,’”+
23 O wee sị: “Abụ m olu onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Meenụ ka ụzọ Jehova kwụrụ ọtọ,’ dị ka Aịzaya onye amụma kwuru.”+
28 Unu onwe unu ga-agbara m akaebe na m sịrị, Abụghị m Kraịst,+ kama, e zitere m ka m buru ya ụzọ bịa.+
24 mgbe Jọn+ kwusasịịrị ndị Izrel niile baptizim n’ihu ọha dị ka ihe na-egosi nchegharị, tupu Onye+ ahụ abata.
4 Pọl wee sị: “Jọn mere baptizim, bụ́ baptizim na-egosi nchegharị,+ na-agwa ndị Juu ka ha kwere n’onye ahụ nke na-abịa n’azụ ya,+ ya bụ, Jizọs.”