Matiu 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mụ onwe m ji mmiri na-eme unu baptizim+ n’ihi nchegharị unu;+ ma onye ahụ nke na-abịa+ n’azụ m ka m ike, onye m na-erughị eru iyipụ akpụkpọ ụkwụ ya.+ Onye ahụ ga-eji mmụọ nsọ+ na ọkụ+ mee unu baptizim. Mak 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jọn onye na-eme baptizim pụtara n’ala ịkpa, na-ekwusa baptizim dị ka ihe na-egosi nchegharị bụ́ nke na-eme ka a gbaghara mmehie.+ Ọrụ Ndịozi 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na Jọn ji mmiri mee baptizim, ma a ga-eji mmụọ nsọ+ mee unu baptizim ụbọchị ole na ole mgbe nke a gasịrị.”
11 Mụ onwe m ji mmiri na-eme unu baptizim+ n’ihi nchegharị unu;+ ma onye ahụ nke na-abịa+ n’azụ m ka m ike, onye m na-erughị eru iyipụ akpụkpọ ụkwụ ya.+ Onye ahụ ga-eji mmụọ nsọ+ na ọkụ+ mee unu baptizim.
4 Jọn onye na-eme baptizim pụtara n’ala ịkpa, na-ekwusa baptizim dị ka ihe na-egosi nchegharị bụ́ nke na-eme ka a gbaghara mmehie.+
5 n’ihi na Jọn ji mmiri mee baptizim, ma a ga-eji mmụọ nsọ+ mee unu baptizim ụbọchị ole na ole mgbe nke a gasịrị.”