Ọrụ Ndịozi 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 mgbe Jọn+ kwusasịịrị ndị Izrel niile baptizim n’ihu ọha dị ka ihe na-egosi nchegharị, tupu Onye+ ahụ abata. Ọrụ Ndịozi 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Pọl wee sị: “Jọn mere baptizim, bụ́ baptizim na-egosi nchegharị,+ na-agwa ndị Juu ka ha kwere n’onye ahụ nke na-abịa n’azụ ya,+ ya bụ, Jizọs.”
24 mgbe Jọn+ kwusasịịrị ndị Izrel niile baptizim n’ihu ọha dị ka ihe na-egosi nchegharị, tupu Onye+ ahụ abata.
4 Pọl wee sị: “Jọn mere baptizim, bụ́ baptizim na-egosi nchegharị,+ na-agwa ndị Juu ka ha kwere n’onye ahụ nke na-abịa n’azụ ya,+ ya bụ, Jizọs.”