Matiu 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’eziokwu, onye a bụ onye ahụ e si n’ọnụ Aịzaya onye amụma+ kwuo banyere ya, sị: “E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị: ‘Kwadebenụ ụzọ Jehova!* Meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.’”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụlọ Nche,8/15/1997, p. 30
3 N’eziokwu, onye a bụ onye ahụ e si n’ọnụ Aịzaya onye amụma+ kwuo banyere ya, sị: “E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị: ‘Kwadebenụ ụzọ Jehova!* Meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.’”+