Luk 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ihi na a mụụrụ unu Onye Nzọpụta taa,+ onye bụ́ Kraịst Onyenwe anyị,+ n’obodo Devid.+ Jọn 7:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ọ̀ bụ na Akwụkwọ Nsọ ekwughị na Kraịst ga-esi n’agbụrụ Devid,+ na ọ ga-esi na Betlehem+ bụ́ obodo nta ebe Devid biri?”+
42 Ọ̀ bụ na Akwụkwọ Nsọ ekwughị na Kraịst ga-esi n’agbụrụ Devid,+ na ọ ga-esi na Betlehem+ bụ́ obodo nta ebe Devid biri?”+