2 “Ma gị onwe gị, Betlehem Efrata,+ obodo kachasị nta n’obodo ndị dị na Juda,+ ọ bụ n’ime gị+ ka onye ga-aghọ onye ọchịchị n’Izrel ga-esi pụta wee bịakwute m,+ onye malitere n’oge ochie, n’oge a na-amaghị ama gara aga.+
4 Ya mere, Josef sikwa na Galili gawa, hapụ obodo Nazaret, banye Judia, n’obodo Devid, nke a na-akpọ Betlehem,+ n’ihi na o si n’ụlọ nakwa n’ezinụlọ Devid,+