1 Samuel 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na e nwee ka nna gị si chọọ m, ị ga-asị ya, ‘Devid rịọsiri m ike ka m nye ya oge ka ọ gbaga Betlehem+ bụ́ obodo ya, n’ihi na e nwere àjà a na-achụ n’ebe ahụ kwa afọ maka ezinụlọ ya dum.’+
6 Ọ bụrụ na e nwee ka nna gị si chọọ m, ị ga-asị ya, ‘Devid rịọsiri m ike ka m nye ya oge ka ọ gbaga Betlehem+ bụ́ obodo ya, n’ihi na e nwere àjà a na-achụ n’ebe ahụ kwa afọ maka ezinụlọ ya dum.’+