4 Samuel wee mee ihe Jehova kwuru. Mgbe ọ bịarutere Betlehem,+ ndị okenye obodo ahụ malitere ịma jijiji+ mgbe ha zutere ya, ha wee sị: “Nke a ị bịara, udo ọ̀ dịkwa?”+
18 Otu n’ime ndị na-ejere ya ozi wee zaa, sị: “Lee! Ahụwo m otú nwa Jesi onye Betlehem si bụrụ ọkà n’ịkpọ ụbọ,+ ọ bụ nwoke dị ike nke bụ́ dimkpa,+ bụrụkwa dike n’agha,+ ọ bụ ọkà okwu maara ihe+ na nwoke mara mma,+ Jehova nọnyekwaara ya.”+