21E mesịa, Devid batara Nọb+ wee bịakwute Ahimelek onye nchụàjà; Ahimelek+ malitere ịma jijiji mgbe o zutere Devid, o wee sị ya: “Gịnị mere naanị gị ji bịa, n’enweghị onye so gị?”+
37 Ya mere, ìgwè mmadụ dum ndị si n’ógbè ndị gbara obodo ndị Geresa gburugburu gwara ya ka o si n’ebe ha nọ pụọ, n’ihi na oké egwu ji ha.+ O wee banye n’ụgbọ mmiri gawa.