1 Samuel 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O jikwa ihu mma agha bibie Nọb,+ bụ́ obodo ndị nchụàjà, jirikwa ihu mma agha gbuo ma nwoke ma nwaanyị ma nwatakịrị ma nwa na-aṅụ ara ma ehi ma ịnyịnya ibu ma atụrụ. Nehemaya 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Anatọt,+ Nọb,+ Ananaya, Aịzaya 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ìhè ka dị, ọ ga-akwụsịtụ na Nọb.+ Ọ na-atụ ugwu nke ada bụ́ Zayọn, bụ́ ugwu Jeruselem,+ aka iji yie ya egwu.
19 O jikwa ihu mma agha bibie Nọb,+ bụ́ obodo ndị nchụàjà, jirikwa ihu mma agha gbuo ma nwoke ma nwaanyị ma nwatakịrị ma nwa na-aṅụ ara ma ehi ma ịnyịnya ibu ma atụrụ.
32 Mgbe ìhè ka dị, ọ ga-akwụsịtụ na Nọb.+ Ọ na-atụ ugwu nke ada bụ́ Zayọn, bụ́ ugwu Jeruselem,+ aka iji yie ya egwu.