1 Samuel 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 E mesịa, Devid batara Nọb+ wee bịakwute Ahimelek onye nchụàjà; Ahimelek+ malitere ịma jijiji mgbe o zutere Devid, o wee sị ya: “Gịnị mere naanị gị ji bịa, n’enweghị onye so gị?”+ 1 Samuel 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Doeg+ onye Idọm, bụ́ onye e mere onyeisi ndị na-ejere Sọl ozi, wee zaa, sị: “Ahụrụ m nwa Jesi ka ọ bịara Nọb, gakwuru Ahimelek+ nwa Ahaịtọb.+
21 E mesịa, Devid batara Nọb+ wee bịakwute Ahimelek onye nchụàjà; Ahimelek+ malitere ịma jijiji mgbe o zutere Devid, o wee sị ya: “Gịnị mere naanị gị ji bịa, n’enweghị onye so gị?”+
9 Doeg+ onye Idọm, bụ́ onye e mere onyeisi ndị na-ejere Sọl ozi, wee zaa, sị: “Ahụrụ m nwa Jesi ka ọ bịara Nọb, gakwuru Ahimelek+ nwa Ahaịtọb.+