1 Samuel 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 E mesịa, Devid batara Nọb+ wee bịakwute Ahimelek onye nchụàjà; Ahimelek+ malitere ịma jijiji mgbe o zutere Devid, o wee sị ya: “Gịnị mere naanị gị ji bịa, n’enweghị onye so gị?”+
21 E mesịa, Devid batara Nọb+ wee bịakwute Ahimelek onye nchụàjà; Ahimelek+ malitere ịma jijiji mgbe o zutere Devid, o wee sị ya: “Gịnị mere naanị gị ji bịa, n’enweghị onye so gị?”+