-
Luk 8:37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 Ọtụtụ ndị si obodo ndị gbara Geresa gburugburu gwara Jizọs ka o si ebe ha nọ pụọ, n’ihi na ezigbo ụjọ ji ha. O wee banye n’ụgbọ mmiri ka ọ pụọ.
-