Luk 8:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ya mere, ìgwè mmadụ dum ndị si n’ógbè ndị gbara obodo ndị Geresa gburugburu gwara ya ka o si n’ebe ha nọ pụọ, n’ihi na oké egwu ji ha.+ O wee banye n’ụgbọ mmiri gawa.
37 Ya mere, ìgwè mmadụ dum ndị si n’ógbè ndị gbara obodo ndị Geresa gburugburu gwara ya ka o si n’ebe ha nọ pụọ, n’ihi na oké egwu ji ha.+ O wee banye n’ụgbọ mmiri gawa.