1 Samuel 14:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Agha wee na-esiri ndị Filistia ike n’ụbọchị niile nke Sọl.+ Ọ bụrụ na Sọl ahụ onye ọ bụla bụ́ dimkpa ma ọ bụ dike, ọ na-akpọrọ ya.+ 1 Samuel 17:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ohu gị kụgburu ma ọdụm ahụ ma anụ ọhịa bea ahụ; onye Filistia nke a a na-ebighị úgwù+ ga-adị ka otu n’ime ha, n’ihi na ọ mawo ndị agha+ nke Chineke dị ndụ+ aka.”+
52 Agha wee na-esiri ndị Filistia ike n’ụbọchị niile nke Sọl.+ Ọ bụrụ na Sọl ahụ onye ọ bụla bụ́ dimkpa ma ọ bụ dike, ọ na-akpọrọ ya.+
36 Ohu gị kụgburu ma ọdụm ahụ ma anụ ọhịa bea ahụ; onye Filistia nke a a na-ebighị úgwù+ ga-adị ka otu n’ime ha, n’ihi na ọ mawo ndị agha+ nke Chineke dị ndụ+ aka.”+