1 Samuel 17:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ohu gị kụgburu ma ọdụm ahụ ma anụ ọhịa bea ahụ. Onye Filistia a a na-ebighị úgwù ga-adịkwa ka otu n’ime ha, n’ihi na ọ na-echere ndị agha Chineke dị ndụ aka mgba.”*+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:36 Ụlọ Nche,7/15/1993, p. 25
36 Ohu gị kụgburu ma ọdụm ahụ ma anụ ọhịa bea ahụ. Onye Filistia a a na-ebighị úgwù ga-adịkwa ka otu n’ime ha, n’ihi na ọ na-echere ndị agha Chineke dị ndụ aka mgba.”*+