1 Samuel 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo na mgbe mmụọ Chineke dakwasịrị Sọl, Devid na-ewere ụbọ akwara, jiri aka ya kpọọ ya; ahụ́ na-adajụ Sọl, ahụ́ na-adịkwa ya mma, mmụọ ahụ na-adịghị mma na-esikwa n’ahụ́ ya pụọ.+
23 O wee ruo na mgbe mmụọ Chineke dakwasịrị Sọl, Devid na-ewere ụbọ akwara, jiri aka ya kpọọ ya; ahụ́ na-adajụ Sọl, ahụ́ na-adịkwa ya mma, mmụọ ahụ na-adịghị mma na-esikwa n’ahụ́ ya pụọ.+