1 Samuel 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmụọ Jehova wee hapụ+ Sọl, mmụọ na-adịghị mma+ nke si n’ebe Jehova nọ menyewere ya ụjọ. 1 Samuel 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo echi ya+ na mmụọ na-adịghị mma nke si n’ebe Chineke nọ kpawara ike n’ahụ́ Sọl,+ nke mere na o mewere dị ka onye amụma+ n’ime ụlọ, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ,+ dị ka ọ na-eme na mbụ; Sọl jikwa ube n’aka.+ 2 Ndị Eze 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọtaranụ m onye na-akpọ ụbọ akwara.”+ O wee ruo na ozugbo onye na-akpọ ụbọ akwara kpọrọ ụbọ akwara, aka+ Jehova dịkwasịrị ya.
10 O wee ruo echi ya+ na mmụọ na-adịghị mma nke si n’ebe Chineke nọ kpawara ike n’ahụ́ Sọl,+ nke mere na o mewere dị ka onye amụma+ n’ime ụlọ, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ,+ dị ka ọ na-eme na mbụ; Sọl jikwa ube n’aka.+
15 Kpọtaranụ m onye na-akpọ ụbọ akwara.”+ O wee ruo na ozugbo onye na-akpọ ụbọ akwara kpọrọ ụbọ akwara, aka+ Jehova dịkwasịrị ya.