1 Samuel 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Biko, onyenwe anyị nye ndị na-ejere gị ozi bụ́ ndị guzo n’ihu gị iwu ka ha chọọ nwoke bụ́ ọkà+ n’ịkpọ ụbọ akwara.+ Ọ ga-erukwa na mgbe mmụọ na-adịghị mma nke Chineke dakwasịrị gị, ọ ga-eji aka ya kpọọ ụbọ, ahụ́ ga-adịkwa gị mma.” 1 Samuel 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo na mgbe mmụọ Chineke dakwasịrị Sọl, Devid na-ewere ụbọ akwara, jiri aka ya kpọọ ya; ahụ́ na-adajụ Sọl, ahụ́ na-adịkwa ya mma, mmụọ ahụ na-adịghị mma na-esikwa n’ahụ́ ya pụọ.+
16 Biko, onyenwe anyị nye ndị na-ejere gị ozi bụ́ ndị guzo n’ihu gị iwu ka ha chọọ nwoke bụ́ ọkà+ n’ịkpọ ụbọ akwara.+ Ọ ga-erukwa na mgbe mmụọ na-adịghị mma nke Chineke dakwasịrị gị, ọ ga-eji aka ya kpọọ ụbọ, ahụ́ ga-adịkwa gị mma.”
23 O wee ruo na mgbe mmụọ Chineke dakwasịrị Sọl, Devid na-ewere ụbọ akwara, jiri aka ya kpọọ ya; ahụ́ na-adajụ Sọl, ahụ́ na-adịkwa ya mma, mmụọ ahụ na-adịghị mma na-esikwa n’ahụ́ ya pụọ.+