1 Samuel 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mmụọ na-adịghị mma+ nke si n’ebe Jehova nọ wee dakwasị Sọl mgbe ọ nọ ọdụ n’ụlọ ya, jirikwa ube ya n’aka, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ.
9 Mmụọ na-adịghị mma+ nke si n’ebe Jehova nọ wee dakwasị Sọl mgbe ọ nọ ọdụ n’ụlọ ya, jirikwa ube ya n’aka, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ.