1 Ndị Eze 18:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Aka Jehova dịkwasịrị Ịlaịja,+ o wee kee ájị̀ n’úkwù,+ buru Ehab ụzọ gbaruo Jezril.+ Ezikiel 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 okwu Jehova ruru+ Ezikiel+ nwa Buzaị bụ́ onye nchụàjà ntị, n’ala ndị Kaldia,+ n’akụkụ osimiri Kiba, aka Jehova dịkwasịkwara ya n’ebe ahụ.+ Ezikiel 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmụọ ahụ wee buru m,+ ee, o buuru m, m wee jiri obi ilu na iwe gawa, aka Jehova nke dịkwasịrị m dị ike.+ Ezikiel 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo n’afọ nke isii, n’ọnwa nke isii, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na m nọ ọdụ n’ụlọ m, ndị okenye Juda nọkwa ọdụ n’ihu m,+ mgbe aka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dịkwasịrị m n’ebe ahụ.+ Ọrụ Ndịozi 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Aka Jehova+ dịnyekwaara ha, ọnụ ọgụgụ dịkwa ukwuu bụ́ ndị ghọrọ ndị kwere ekwe chigharịkwuuru Onyenwe anyị.+
3 okwu Jehova ruru+ Ezikiel+ nwa Buzaị bụ́ onye nchụàjà ntị, n’ala ndị Kaldia,+ n’akụkụ osimiri Kiba, aka Jehova dịkwasịkwara ya n’ebe ahụ.+
14 Mmụọ ahụ wee buru m,+ ee, o buuru m, m wee jiri obi ilu na iwe gawa, aka Jehova nke dịkwasịrị m dị ike.+
8 O wee ruo n’afọ nke isii, n’ọnwa nke isii, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na m nọ ọdụ n’ụlọ m, ndị okenye Juda nọkwa ọdụ n’ihu m,+ mgbe aka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dịkwasịrị m n’ebe ahụ.+
21 Aka Jehova+ dịnyekwaara ha, ọnụ ọgụgụ dịkwa ukwuu bụ́ ndị ghọrọ ndị kwere ekwe chigharịkwuuru Onyenwe anyị.+