1 Ndị Eze 18:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Aka Jehova dịkwasịrị Ịlaịja,+ o wee kee ájị̀ n’úkwù,+ buru Ehab ụzọ gbaruo Jezril.+ 2 Ndị Eze 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọtaranụ m onye na-akpọ ụbọ akwara.”+ O wee ruo na ozugbo onye na-akpọ ụbọ akwara kpọrọ ụbọ akwara, aka+ Jehova dịkwasịrị ya.
15 Kpọtaranụ m onye na-akpọ ụbọ akwara.”+ O wee ruo na ozugbo onye na-akpọ ụbọ akwara kpọrọ ụbọ akwara, aka+ Jehova dịkwasịrị ya.