11 Ọ bụ otú a ka unu ga-esi rie ya, unu ga-eke ihe n’úkwù,+ yiri akpụkpọ ụkwụ+ ma jiri mkpara n’aka; unu ga-erikwa ya ọkụ ọkụ. Ọ bụ ememme ngabiga Jehova.+
29 Ọ sịrị Gehezaị+ ozugbo: “Kee ájị̀ n’úkwù,+ werekwa mkpara+ m gawa. Ọ bụrụ na i zute onye ọ bụla, ekelela ya;+ ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ekelee gị, ekwela ya ekele. Tụkwasị mkpara m n’ihu nwa okoro ahụ.”+
13 Ya mere, keenụ ájị̀ n’ume maka ọrụ,+ nweenụ uche ziri ezi;+ meenụ ka olileanya unu dịrị n’obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke a ga-ewetara unu mgbe a ga-ekpughe+ Jizọs Kraịst.