1 Ndị Eze 18:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Aka Jehova dịkwasịrị Ịlaịja,+ o wee kee ájị̀ n’úkwù,+ buru Ehab ụzọ gbaruo Jezril.+ 2 Ndị Eze 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ sịrị Gehezaị+ ozugbo: “Kee ájị̀ n’úkwù,+ werekwa mkpara+ m gawa. Ọ bụrụ na i zute onye ọ bụla, ekelela ya;+ ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ekelee gị, ekwela ya ekele. Tụkwasị mkpara m n’ihu nwa okoro ahụ.”+ Luk 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “Keenụ ájị̀ n’úkwù,+ ka oriọna+ unu na-enwukwa enwu,
29 Ọ sịrị Gehezaị+ ozugbo: “Kee ájị̀ n’úkwù,+ werekwa mkpara+ m gawa. Ọ bụrụ na i zute onye ọ bụla, ekelela ya;+ ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ekelee gị, ekwela ya ekele. Tụkwasị mkpara m n’ihu nwa okoro ahụ.”+