Matiu 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Mgbe ahụ, alaeze eluigwe ga-adị ka ụmụ agbọghọ iri na-amaghị nwoke ndị buuru oriọna+ ha gaa izute nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ.+ Ndị Filipaị 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ka unu wee bụrụ ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta+ na ndị aka ha dị ọcha, ụmụ+ Chineke ndị na-enweghị mmerụ n’etiti ọgbọ gbagọrọ agbagọ,+ nke hịgọkwara ahịgọ, bụ́ ndị unu na-enwu n’etiti ha dị ka ndị na-enye ìhè n’ụwa,+
25 “Mgbe ahụ, alaeze eluigwe ga-adị ka ụmụ agbọghọ iri na-amaghị nwoke ndị buuru oriọna+ ha gaa izute nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ.+
15 ka unu wee bụrụ ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta+ na ndị aka ha dị ọcha, ụmụ+ Chineke ndị na-enweghị mmerụ n’etiti ọgbọ gbagọrọ agbagọ,+ nke hịgọkwara ahịgọ, bụ́ ndị unu na-enwu n’etiti ha dị ka ndị na-enye ìhè n’ụwa,+