1 Ndị Kọrịnt 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke ga-emekwa ka unu guzosie ike+ ruo ọgwụgwụ, ka unu wee bụrụ ndị a na-apụghị ibo ebubo+ ọ bụla n’ụbọchị+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+ Ndị Efesọs 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ka o wee chee ọgbakọ ahụ n’ihu onwe ya n’ịma mma ya,+ n’enweghị ntụpọ ma ọ bụ ahụ́ ndọlị ma ọ bụ ihe ọ bụla dị otú ahụ, kama ka o wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ.+
8 Chineke ga-emekwa ka unu guzosie ike+ ruo ọgwụgwụ, ka unu wee bụrụ ndị a na-apụghị ibo ebubo+ ọ bụla n’ụbọchị+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+
27 ka o wee chee ọgbakọ ahụ n’ihu onwe ya n’ịma mma ya,+ n’enweghị ntụpọ ma ọ bụ ahụ́ ndọlị ma ọ bụ ihe ọ bụla dị otú ahụ, kama ka o wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ.+