Matiu 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu bụ ìhè nke ụwa.+ A pụghị izo obodo ezo ma ọ bụrụ na ọ dị n’elu ugwu. Ndị Efesọs 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na unu bụbu ọchịchịrị,+ ma ugbu a unu bụ ìhè+ n’ime Onyenwe anyị. Na-ejenụ ije dị ka ụmụ nke ìhè, 1 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma unu bụ “agbụrụ a họọrọ, òtù ndị nchụàjà bụ́ ndị eze, mba dị nsọ,+ otu ndị pụrụ iche nke Chineke,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile ịdị mma”+ nke onye ahụ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị wee kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+
8 n’ihi na unu bụbu ọchịchịrị,+ ma ugbu a unu bụ ìhè+ n’ime Onyenwe anyị. Na-ejenụ ije dị ka ụmụ nke ìhè,
9 Ma unu bụ “agbụrụ a họọrọ, òtù ndị nchụàjà bụ́ ndị eze, mba dị nsọ,+ otu ndị pụrụ iche nke Chineke,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile ịdị mma”+ nke onye ahụ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị wee kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+