Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 51:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Ṅaanụ m ntị, unu ndị m; unu mba nke m,+ geenụ m ntị. N’ihi na iwu ga-esi n’ebe m nọ pụta,+ m ga-emekwa ka mkpebi ikpe m dịrị ka ìhè nye ndị dị iche iche.+

  • Jọn 3:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Nke a bụ ihe a ga-eji kpee ikpe, na ìhè+ ahụ abịawo n’ụwa+ ma ụmụ mmadụ hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ìhè,+ n’ihi na ọrụ ha dị njọ.

  • Jọn 8:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ya mere, Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè+ nke ụwa. Onye na-eso m agaghị eje ije n’ọchịchịrị ma ọlị,+ kama ọ ga-enwe ìhè nke ndụ.”

  • Jọn 9:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 N’oge niile m nọ n’ụwa, abụ m ìhè nke ụwa.”+

  • Jọn 12:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 Mgbe unu ka nwere ìhè ahụ, nweenụ okwukwe n’ìhè ahụ, ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè.”+

      Jizọs kwuru ihe ndị a wee gaa zoo ka ha ghara ịhụ ya.

  • 2 Ndị Kọrịnt 6:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu,+ nke bụ́ nkekọ na-ekwekọghị ekwekọ. N’ihi na olee ihe jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?+ Ma ọ bụ, olee òkè ìhè na ọchịchịrị nwere?+

  • Ndị Filipaị 2:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 ka unu wee bụrụ ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta+ na ndị aka ha dị ọcha, ụmụ+ Chineke ndị na-enweghị mmerụ n’etiti ọgbọ gbagọrọ agbagọ,+ nke hịgọkwara ahịgọ, bụ́ ndị unu na-enwu n’etiti ha dị ka ndị na-enye ìhè n’ụwa,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya