Ndị Rom 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmụọ nsọ+ n’onwe ya so mmụọ+ anyị na-agba àmà+ na anyị bụ ụmụ Chineke.+ Ndị Efesọs 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, ghọọnụ ndị na-eṅomi Chineke,+ dị ka ụmụ a hụrụ n’anya,